6 N’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia, eze Asiria weghaara Sameria,+ dọrọkwa Izrel n’agha+ laa Asiria ma mee ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan+ nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia.+
6 O wee tụrụ ime nke ugboro abụọ mụọ nwa nwaanyị. Chineke wee sị ya: “Gụọ ya Lo-ruhema,+ n’ihi na agaghị m emere ụlọ Izrel ebere ọzọ,+ n’ihi na m ga-achụpụ ha.+