Hosia 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-aghara ya onwe m n’ala dị ka mkpụrụ,+ m ga-emekwara onye ahụ ebere bụ́ onye a na-emereghị ebere,+ m ga-agwa ndị na-abụghị ndị m: “Unu bụ ndị m”;+ ha onwe ha ga-asịkwa: “Ị bụ Chineke m.”’”+
23 M ga-aghara ya onwe m n’ala dị ka mkpụrụ,+ m ga-emekwara onye ahụ ebere bụ́ onye a na-emereghị ebere,+ m ga-agwa ndị na-abụghị ndị m: “Unu bụ ndị m”;+ ha onwe ha ga-asịkwa: “Ị bụ Chineke m.”’”+