Jeremaya 31:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-agha mkpụrụ nke bụ́ mmadụ na mkpụrụ nke bụ́ anụ ụlọ n’ụlọ Izrel nakwa n’ụlọ Juda.”+ Zekaraya 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-aghasasị ha dị ka mkpụrụ n’etiti ndị dị iche iche,+ ha ga-anọkwa n’ebe ndị dị anya cheta m;+ a ga-atụte ha na ụmụ ha, ha ewee lọta.+
27 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-agha mkpụrụ nke bụ́ mmadụ na mkpụrụ nke bụ́ anụ ụlọ n’ụlọ Izrel nakwa n’ụlọ Juda.”+
9 M ga-aghasasị ha dị ka mkpụrụ n’etiti ndị dị iche iche,+ ha ga-anọkwa n’ebe ndị dị anya cheta m;+ a ga-atụte ha na ụmụ ha, ha ewee lọta.+