25 Ọ bụ dị ka o kwukwara n’akwụkwọ Hosia, sị: “Ndị na-abụghị ndị m+ ka m ga-akpọ ‘ndị m,’ nwaanyị ahụ a na-ahụghịkwa n’anya ka m ga-akpọ ‘onye m hụrụ n’anya’;+
10 N’ihi na o nwere mgbe unu na-abụghị otu ndị, ma ugbu a, unu bụ ndị Chineke;+ unu bụbu ndị a na-emereghị ebere, ma ugbu a, unu bụ ndị e meere ebere.+