23 M ga-aghara ya onwe m n’ala dị ka mkpụrụ,+ m ga-emekwara onye ahụ ebere bụ́ onye a na-emereghị ebere,+ m ga-agwa ndị na-abụghị ndị m: “Unu bụ ndị m”;+ ha onwe ha ga-asịkwa: “Ị bụ Chineke m.”’”+
10 N’ihi na o nwere mgbe unu na-abụghị otu ndị, ma ugbu a, unu bụ ndị Chineke;+ unu bụbu ndị a na-emereghị ebere, ma ugbu a, unu bụ ndị e meere ebere.+