1 Pita 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na o nwere mgbe unu na-abụghị ndị Chineke, ma ugbu a, unu bụ ndị ya.+ Unu bụbu ndị Chineke na-emereghị ebere, ma ugbu a, o meerela unu ebere.+ 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:10 Ụlọ Nche,3/15/2010, p. 24
10 N’ihi na o nwere mgbe unu na-abụghị ndị Chineke, ma ugbu a, unu bụ ndị ya.+ Unu bụbu ndị Chineke na-emereghị ebere, ma ugbu a, o meerela unu ebere.+