Aịzaya 65:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 “Ekwewo m ka ndị na-ajụghị ajụjụ m+ chọta m.+ Ekwewo m ka ndị na-achọghị m chọta m.+ Agwara m mba nke na-adịghị akpọku aha m,+ ‘Lee m, lee m!’+ Hosia 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-aghara ya onwe m n’ala dị ka mkpụrụ,+ m ga-emekwara onye ahụ ebere bụ́ onye a na-emereghị ebere,+ m ga-agwa ndị na-abụghị ndị m: “Unu bụ ndị m”;+ ha onwe ha ga-asịkwa: “Ị bụ Chineke m.”’”+
65 “Ekwewo m ka ndị na-ajụghị ajụjụ m+ chọta m.+ Ekwewo m ka ndị na-achọghị m chọta m.+ Agwara m mba nke na-adịghị akpọku aha m,+ ‘Lee m, lee m!’+
23 M ga-aghara ya onwe m n’ala dị ka mkpụrụ,+ m ga-emekwara onye ahụ ebere bụ́ onye a na-emereghị ebere,+ m ga-agwa ndị na-abụghị ndị m: “Unu bụ ndị m”;+ ha onwe ha ga-asịkwa: “Ị bụ Chineke m.”’”+