30 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu? Na ndị mba ọzọ ghọrọ ndị ezi omume,+ ya bụ, ezi omume nke sitere n’okwukwe,+ ọ bụ ezie na ha adịghị agbalị ka ha bụrụ ndị ezi omume;
12 na unu enweghị Kraịst+ n’oge ahụ, bụrụ ndị e kewapụrụ+ ná mba Izrel na ndị mba ọzọ n’ebe ọgbụgba ndụ nke nkwa+ ahụ dị, unu enweghịkwa olileanya,+ unu bụkwa ndị na-enweghị Chineke n’ụwa.+