Abụ Ọma 105:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Chọọnụ Jehova na ike ya.+Na-achọnụ ihu ya mgbe niile.+ Aịzaya 55:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chọọnụ Jehova ugbu a a pụrụ ịchọta ya.+ Kpọkuonụ ya ugbu a ọ nọ nso.+