1 Ihe E Mere 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Chọọnụ Jehova na ike ya,+Na-achọnụ ihu ya mgbe niile.+ Abụ Ọma 27:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Obi m ekwuwo banyere ihe i nyere anyị n’iwu, sị: “Chọọnụ ihu ọma m.”+Jehova, ọ bụ ihu ọma gị ka m ga-achọ.+
8 Obi m ekwuwo banyere ihe i nyere anyị n’iwu, sị: “Chọọnụ ihu ọma m.”+Jehova, ọ bụ ihu ọma gị ka m ga-achọ.+