Abụ Ọma 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nke a bụ ọgbọ nke ndị na-achọ ya,Nke ndị na-achọ ihu ọma gị, Chineke nke Jekọb.+ Sila. Abụ Ọma 27:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Obi m ekwuwo banyere ihe i nyere anyị n’iwu, sị: “Chọọnụ ihu ọma m.”+Jehova, ọ bụ ihu ọma gị ka m ga-achọ.+ Hosia 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-ala, m ga-alaghachi n’ebe m si ruo mgbe ha buuru ikpe ọmụma ha;+ ha ga-achọ ihu m.+ Mgbe ha nọ n’oké ihe isi ike,+ ha ga-achọ m.”+
8 Obi m ekwuwo banyere ihe i nyere anyị n’iwu, sị: “Chọọnụ ihu ọma m.”+Jehova, ọ bụ ihu ọma gị ka m ga-achọ.+
15 M ga-ala, m ga-alaghachi n’ebe m si ruo mgbe ha buuru ikpe ọmụma ha;+ ha ga-achọ ihu m.+ Mgbe ha nọ n’oké ihe isi ike,+ ha ga-achọ m.”+