Hosia 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M ga-alaghachi ebe m si ruo mgbe ha ji isi ha buru ihe ha metara. Ha ga-achọkwa ka m meere ha amara.*+ Mgbe ihe siiri ha ike, ha ga-achọ m.”+
15 M ga-alaghachi ebe m si ruo mgbe ha ji isi ha buru ihe ha metara. Ha ga-achọkwa ka m meere ha amara.*+ Mgbe ihe siiri ha ike, ha ga-achọ m.”+