2 Ihe E Mere 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ndị m+ bụ́ ndị a kpọkwasịrị aha m+ ewee weda onwe ha ala+ wee kpee ekpere+ ma chọọ ihu m,+ hapụkwa ụzọ ọjọọ ha,+ mụ onwe m ga-anọ n’eluigwe nụ+ wee gbaghara ha mmehie ha,+ m ga-agwọkwa ala ha.+ Jeremaya 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Unu ga-akpọku m, bịakwa kpekuo m ekpere, m ga-egekwa unu ntị.’+ Hosia 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha ga-eso Jehova.+ Ọ ga-ebigbọ dị ka ọdụm;+ n’ihi na ya onwe ya ga-ebigbọ,+ ụmụ ga-esi n’ebe ọdịda anyanwụ mara jijiji bịa.+
14 ndị m+ bụ́ ndị a kpọkwasịrị aha m+ ewee weda onwe ha ala+ wee kpee ekpere+ ma chọọ ihu m,+ hapụkwa ụzọ ọjọọ ha,+ mụ onwe m ga-anọ n’eluigwe nụ+ wee gbaghara ha mmehie ha,+ m ga-agwọkwa ala ha.+
10 Ha ga-eso Jehova.+ Ọ ga-ebigbọ dị ka ọdụm;+ n’ihi na ya onwe ya ga-ebigbọ,+ ụmụ ga-esi n’ebe ọdịda anyanwụ mara jijiji bịa.+