Levitikọs 26:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Mụ onwe m wee jee ije megide ha,+ m wee kpọbata ha n’ala ndị iro ha.+ “‘Ikekwe, obi ha a na-ebighị úgwù+ ga-adị umeala+ n’oge ahụ, ha ga-akwụkwa ụgwọ njehie ha n’oge ahụ. 2 Ihe E Mere 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ozugbo ọ nọ n’oké ahụhụ,+ o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ,+ o wee na-eweda onwe ya ala+ nke ukwuu n’ihi Chineke nna nna ya hà. Jems 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Wedanụ onwe unu ala n’anya Jehova,+ ọ ga-ebulikwa unu elu.+
41 Mụ onwe m wee jee ije megide ha,+ m wee kpọbata ha n’ala ndị iro ha.+ “‘Ikekwe, obi ha a na-ebighị úgwù+ ga-adị umeala+ n’oge ahụ, ha ga-akwụkwa ụgwọ njehie ha n’oge ahụ.
12 Ma ozugbo ọ nọ n’oké ahụhụ,+ o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ,+ o wee na-eweda onwe ya ala+ nke ukwuu n’ihi Chineke nna nna ya hà.