1 Ndị Eze 8:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 anya ewee doo ha n’ala ebe a dọọrọ ha n’agha laa,+ ha ewee lọghachi+ ma rịọ gị arịrịọ+ ka i meere ha amara n’ala ndị dọọrọ ha n’agha,+ sị, ‘Anyị emehiewo+ ma jehie,+ anyị emewo ajọ omume’;+ 2 Ihe E Mere 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ kpụkwaara ndị mma agha gbufọrọ laa Babịlọn.+ Ha wee bụrụ ndị na-ejere ya na ụmụ ya ozi+ ruo mgbe alaeze Peshia+ malitere ịchị;
47 anya ewee doo ha n’ala ebe a dọọrọ ha n’agha laa,+ ha ewee lọghachi+ ma rịọ gị arịrịọ+ ka i meere ha amara n’ala ndị dọọrọ ha n’agha,+ sị, ‘Anyị emehiewo+ ma jehie,+ anyị emewo ajọ omume’;+
20 Ọ kpụkwaara ndị mma agha gbufọrọ laa Babịlọn.+ Ha wee bụrụ ndị na-ejere ya na ụmụ ya ozi+ ruo mgbe alaeze Peshia+ malitere ịchị;