7 mgbe unu kpọbatara ndị mba ọzọ a na-ebighị úgwù n’obi, ndị a na-ebighịkwa úgwù n’anụ ahụ́,+ ka ha nọrọ n’ebe nsọ m, bụ́ ụlọ m, iji merụọ ya; mgbe unu chụrụ nri m n’àjà,+ ya bụ, abụba+ na ọbara,+ ma ha nọ na-emebi ọgbụgba ndụ m n’ihi ihe arụ niile unu na-eme.+