Levitikọs 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ga-adị nsọ nye Chineke ha,+ ha agaghịkwa emerụ aha Chineke ha,+ n’ihi na ọ bụ ha na-esure àjà Jehova ndị a na-esure n’ọkụ, bụ́ ihe oriri Chineke ha;+ ha ga-adị nsọ.+ Malakaị 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Ọ bụ site n’iweta achịcha rụrụ arụ n’ebe ịchụàjà m.’+ “‘Unu sịkwara: “Olee otú anyị si mee ka ị ghara ịdị nsọ?”’ “‘Ọ bụ site n’unu ịsị: “Tebụl+ Jehova bụ ihe e kwesịrị ileda anya.”+
6 Ha ga-adị nsọ nye Chineke ha,+ ha agaghịkwa emerụ aha Chineke ha,+ n’ihi na ọ bụ ha na-esure àjà Jehova ndị a na-esure n’ọkụ, bụ́ ihe oriri Chineke ha;+ ha ga-adị nsọ.+
7 “‘Ọ bụ site n’iweta achịcha rụrụ arụ n’ebe ịchụàjà m.’+ “‘Unu sịkwara: “Olee otú anyị si mee ka ị ghara ịdị nsọ?”’ “‘Ọ bụ site n’unu ịsị: “Tebụl+ Jehova bụ ihe e kwesịrị ileda anya.”+