3 Mozis wee sị Erọn: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ka e doo m nsọ+ n’etiti ndị na-abịaru m nso,+ ka e nyekwa m otuto+ n’ihu mmadụ niile.’” Ma Erọn gbara nkịtị.
28 M wee sị ha: “Unu bụ ihe dị nsọ+ nye Jehova, arịa+ ndị a bụkwa ihe dị nsọ, ọlaọcha na ọlaedo ndị a bụ onyinye afọ ofufo e nyere Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna unu.