Ọpụpụ 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka ndị nchụàjà kwa, bụ́ ndị na-abịaru Jehova nso mgbe niile, doo onwe ha nsọ,+ ka Jehova wee ghara ịpụta megide ha.”+ Aịzaya 52:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ n’ebe ahụ pụọ,+ unu emetụla ihe na-adịghị ọcha aka;+ sinụ n’etiti ya pụọ,+ debenụ onwe unu ọcha, unu ndị bu arịa Jehova.+
22 Ka ndị nchụàjà kwa, bụ́ ndị na-abịaru Jehova nso mgbe niile, doo onwe ha nsọ,+ ka Jehova wee ghara ịpụta megide ha.”+
11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ n’ebe ahụ pụọ,+ unu emetụla ihe na-adịghị ọcha aka;+ sinụ n’etiti ya pụọ,+ debenụ onwe unu ọcha, unu ndị bu arịa Jehova.+