Levitikọs 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọkụ wee si n’ihu Jehova pụta repịa ha,+ ha wee nwụọ n’ihu Jehova.+ 1 Ihe E Mere 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova wee weso Ọza iwe dị ọkụ wee gbuo ya n’ihi na ọ matịrị aka jide Igbe ahụ,+ o wee nwụọ n’ebe ahụ n’ihu Chineke.+ Ọrụ Ndịozi 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe ọ nụrụ okwu ndị a, Ananayas dara n’ala ma kubie ume.+ Oké egwu+ wee jide ndị niile nụrụ ya.
10 Jehova wee weso Ọza iwe dị ọkụ wee gbuo ya n’ihi na ọ matịrị aka jide Igbe ahụ,+ o wee nwụọ n’ebe ahụ n’ihu Chineke.+