Levitikọs 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọkụ wee si n’ihu Jehova pụta repịa ha,+ ha wee nwụọ n’ihu Jehova.+ 2 Samuel 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee weso Ọza iwe dị ọkụ,+ ezi Chineke wee gbuo+ ya n’ebe ahụ maka omume enweghị nsọpụrụ o mere, o wee nwụọ n’ebe ahụ n’akụkụ igbe ezi Chineke.+
7 Jehova wee weso Ọza iwe dị ọkụ,+ ezi Chineke wee gbuo+ ya n’ebe ahụ maka omume enweghị nsọpụrụ o mere, o wee nwụọ n’ebe ahụ n’akụkụ igbe ezi Chineke.+