Aịzaya 49:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee sị m: “Izrel,+ ị bụ ohu m, gị onye m ga-egosi ịma mma m n’ahụ́ ya.”+ Jọn 13:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ya mere, mgbe ọ pụrụ, Jizọs sịrị: “Ugbu a, e mewo ka Nwa nke mmadụ dị ebube,+ e mewokwa ka Chineke dị ebube site n’aka ya. 2 Ndị Tesalonaịka 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 mgbe ọ ga-abịa ka e nye ya na ndị nsọ+ ya otuto, ka ndị niile nwere okwukwe wee lee ya anya dị ka onye dị ebube n’ụbọchị ahụ, n’ihi na unu nwere okwukwe n’àmà anyị gbara.
31 Ya mere, mgbe ọ pụrụ, Jizọs sịrị: “Ugbu a, e mewo ka Nwa nke mmadụ dị ebube,+ e mewokwa ka Chineke dị ebube site n’aka ya.
10 mgbe ọ ga-abịa ka e nye ya na ndị nsọ+ ya otuto, ka ndị niile nwere okwukwe wee lee ya anya dị ka onye dị ebube n’ụbọchị ahụ, n’ihi na unu nwere okwukwe n’àmà anyị gbara.