Ezra 8:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 M wee sị ha: “Unu bụ ndị Jehova doro nsọ,+ arịa ndị a dịkwa nsọ. Ọlaọcha na ọlaedo ndị a bụ onyinye si ndị mmadụ n’obi ha nyere Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà.
28 M wee sị ha: “Unu bụ ndị Jehova doro nsọ,+ arịa ndị a dịkwa nsọ. Ọlaọcha na ọlaedo ndị a bụ onyinye si ndị mmadụ n’obi ha nyere Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà.