Ezra 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 M wee sị ha: “Unu bụ ihe dị nsọ+ nye Jehova, arịa+ ndị a bụkwa ihe dị nsọ, ọlaọcha na ọlaedo ndị a bụ onyinye afọ ofufo e nyere Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna unu.
28 M wee sị ha: “Unu bụ ihe dị nsọ+ nye Jehova, arịa+ ndị a bụkwa ihe dị nsọ, ọlaọcha na ọlaedo ndị a bụ onyinye afọ ofufo e nyere Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna unu.