Levitikọs 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ga-adị nsọ nye Chineke ha,+ ha agaghịkwa emerụ aha Chineke ha,+ n’ihi na ọ bụ ha na-esure àjà Jehova ndị a na-esure n’ọkụ, bụ́ ihe oriri Chineke ha;+ ha ga-adị nsọ.+ Levitikọs 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Doo ya nsọ,+ n’ihi na ọ bụ ya na-ewetara Chineke unu ihe oriri. Ọ ga-adị nsọ nye unu,+ n’ihi na mụ onwe m Jehova, onye na-edo unu nsọ, dị nsọ.+ Aịzaya 52:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ n’ebe ahụ pụọ,+ unu emetụla ihe na-adịghị ọcha aka;+ sinụ n’etiti ya pụọ,+ debenụ onwe unu ọcha, unu ndị bu arịa Jehova.+
6 Ha ga-adị nsọ nye Chineke ha,+ ha agaghịkwa emerụ aha Chineke ha,+ n’ihi na ọ bụ ha na-esure àjà Jehova ndị a na-esure n’ọkụ, bụ́ ihe oriri Chineke ha;+ ha ga-adị nsọ.+
8 Doo ya nsọ,+ n’ihi na ọ bụ ya na-ewetara Chineke unu ihe oriri. Ọ ga-adị nsọ nye unu,+ n’ihi na mụ onwe m Jehova, onye na-edo unu nsọ, dị nsọ.+
11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ n’ebe ahụ pụọ,+ unu emetụla ihe na-adịghị ọcha aka;+ sinụ n’etiti ya pụọ,+ debenụ onwe unu ọcha, unu ndị bu arịa Jehova.+