Aịzaya 52:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ n’ebe ahụ pụọ,+ unu emetụla ihe na-adịghị ọcha aka;+ sinụ n’etiti ya pụọ,+ debenụ onwe unu ọcha, unu ndị bu arịa Jehova.+ 1 Pita 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’ihi na e dere, sị: “Unu ga-adị nsọ, n’ihi na adị m nsọ.”+
11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ n’ebe ahụ pụọ,+ unu emetụla ihe na-adịghị ọcha aka;+ sinụ n’etiti ya pụọ,+ debenụ onwe unu ọcha, unu ndị bu arịa Jehova.+