Levitikọs 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye+ Molek.+ Emerụla+ aha Chineke gị n’ụzọ dị otú ahụ. Abụ m Jehova.+ Levitikọs 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Unu ejila aha m ṅụọ iyi ụgha,+ ka unu wee ghara imerụ aha Chineke unu. Abụ m Jehova. Levitikọs 22:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Unu emerụla aha nsọ m,+ a ga-edokwa m nsọ n’etiti ụmụ Izrel.+ Abụ m Jehova, onye na-edo unu nsọ,+
21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye+ Molek.+ Emerụla+ aha Chineke gị n’ụzọ dị otú ahụ. Abụ m Jehova.+