Levitikọs 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye+ Molek.+ Emerụla+ aha Chineke gị n’ụzọ dị otú ahụ. Abụ m Jehova.+ Levitikọs 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Unu ejila aha m ṅụọ iyi ụgha,+ ka unu wee ghara imerụ aha Chineke unu. Abụ m Jehova. Emọs 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ na-agụsi ha agụụ ike ka ájá dịrị n’isi ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha;+ ha na-agbagọkwa ụzọ nke ndị dị umeala n’obi;+ nwoke na nna ya agakwuruwo otu nwa agbọghọ,+ iji metọọ aha nsọ m.+
21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye+ Molek.+ Emerụla+ aha Chineke gị n’ụzọ dị otú ahụ. Abụ m Jehova.+
7 Ọ na-agụsi ha agụụ ike ka ájá dịrị n’isi ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha;+ ha na-agbagọkwa ụzọ nke ndị dị umeala n’obi;+ nwoke na nna ya agakwuruwo otu nwa agbọghọ,+ iji metọọ aha nsọ m.+