Ọpụpụ 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu,+ n’ihi na Jehova agaghị ahapụ onye ji aha ya eme ihe efu n’enyeghị ya ntaramahụhụ.+ Diuterọnọmi 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu,+ n’ihi na Jehova agaghị ahapụ onye ọ bụla nke ji aha ya eme ihe efu n’enyeghị ya ntaramahụhụ.+ Matiu 5:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Naanị ka Ee unu kwuru bụrụ Ee, ka Ee e unu kwuru bụrụ Ee e;+ n’ihi na ihe karịrị ihe ndị a si n’aka ajọ onye ahụ.+ Jems 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma, karịsịa ihe niile, ụmụnna m, kwụsịnụ ịṅụ iyi, ee, unu ejila eluigwe ma ọ bụ ụwa ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ ṅụọ iyi.+ Kama ka Ee unu bụrụ Ee, ka Ee e unu bụrụkwa Ee e, ka unu wee ghara ịdaba n’ikpe.+
7 “Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu,+ n’ihi na Jehova agaghị ahapụ onye ji aha ya eme ihe efu n’enyeghị ya ntaramahụhụ.+
11 “‘Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu,+ n’ihi na Jehova agaghị ahapụ onye ọ bụla nke ji aha ya eme ihe efu n’enyeghị ya ntaramahụhụ.+
37 Naanị ka Ee unu kwuru bụrụ Ee, ka Ee e unu kwuru bụrụ Ee e;+ n’ihi na ihe karịrị ihe ndị a si n’aka ajọ onye ahụ.+
12 Ma, karịsịa ihe niile, ụmụnna m, kwụsịnụ ịṅụ iyi, ee, unu ejila eluigwe ma ọ bụ ụwa ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ ṅụọ iyi.+ Kama ka Ee unu bụrụ Ee, ka Ee e unu bụrụkwa Ee e, ka unu wee ghara ịdaba n’ikpe.+