Levitikọs 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha ga-abụrụ Chineke ha ndị dị nsọ.+ Ha agaghị emebi aha Chineke ha+ n’ihi na ọ bụ ha na-achụrụ Jehova àjà ndị a na-esu ọkụ, bụ́ achịcha* Chineke ha. Ha ga-adị nsọ.+
6 Ha ga-abụrụ Chineke ha ndị dị nsọ.+ Ha agaghị emebi aha Chineke ha+ n’ihi na ọ bụ ha na-achụrụ Jehova àjà ndị a na-esu ọkụ, bụ́ achịcha* Chineke ha. Ha ga-adị nsọ.+