Aịzaya 52:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ ebe ahụ pụọ.+ Unu emetụkwala ihe na-adịghị ọcha aka!+ Unu ndị na-ebu arịa Jehova,+Sinụ ebe ahụ pụọ,+ debekwanụ onwe unu ọcha. 1 Pita 1:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kama ịna-eme ihe ọjọọ, dịrịnụ nsọ n’ihe niile unu na-eme,+ otú ahụ onye kpọrọ unu dị nsọ. 16 N’ihi na e dere, sị: “Unu ga-adị nsọ, n’ihi na adị m nsọ.”+
11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ ebe ahụ pụọ.+ Unu emetụkwala ihe na-adịghị ọcha aka!+ Unu ndị na-ebu arịa Jehova,+Sinụ ebe ahụ pụọ,+ debekwanụ onwe unu ọcha.
15 Kama ịna-eme ihe ọjọọ, dịrịnụ nsọ n’ihe niile unu na-eme,+ otú ahụ onye kpọrọ unu dị nsọ. 16 N’ihi na e dere, sị: “Unu ga-adị nsọ, n’ihi na adị m nsọ.”+