Ezikiel 41:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ebe ịchụàjà e ji osisi rụọ nke dị kubit atọ n’ịdị elu, ogologo ya dịkwa kubit abụọ, o nwekwara ogidi isi nkuku.+ E ji osisi rụọ ogologo ya nakwa ahụ́ ya. O wee sị m: “Ihe a bụ tebụl nke dị n’ihu Jehova.”+ 1 Ndị Kọrịnt 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Unu apụghị ịdị na-aṅụ iko Jehova+ na iko ndị mmụọ ọjọọ; unu apụghị ịdị na-eri na “tebụl Jehova”+ na-erikwa na tebụl ndị mmụọ ọjọọ.
22 ebe ịchụàjà e ji osisi rụọ nke dị kubit atọ n’ịdị elu, ogologo ya dịkwa kubit abụọ, o nwekwara ogidi isi nkuku.+ E ji osisi rụọ ogologo ya nakwa ahụ́ ya. O wee sị m: “Ihe a bụ tebụl nke dị n’ihu Jehova.”+
21 Unu apụghị ịdị na-aṅụ iko Jehova+ na iko ndị mmụọ ọjọọ; unu apụghị ịdị na-eri na “tebụl Jehova”+ na-erikwa na tebụl ndị mmụọ ọjọọ.