22 ebe ịchụàjà e ji osisi rụọ nke dị kubit atọ n’ịdị elu, ogologo ya dịkwa kubit abụọ, o nwekwara ogidi isi nkuku.+ E ji osisi rụọ ogologo ya nakwa ahụ́ ya. O wee sị m: “Ihe a bụ tebụl nke dị n’ihu Jehova.”+
12 “Ma unu na-eme ka m ghara ịdị nsọ+ site n’ịsị, ‘Tebụl Jehova rụrụ arụ, mkpụrụ ya, nke bụ́ nri a na-edokwasị na ya, bụkwa ihe e kwesịrị ileda anya.’+