Malakaị 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Ọ bụ site n’iweta achịcha rụrụ arụ n’ebe ịchụàjà m.’+ “‘Unu sịkwara: “Olee otú anyị si mee ka ị ghara ịdị nsọ?”’ “‘Ọ bụ site n’unu ịsị: “Tebụl+ Jehova bụ ihe e kwesịrị ileda anya.”+
7 “‘Ọ bụ site n’iweta achịcha rụrụ arụ n’ebe ịchụàjà m.’+ “‘Unu sịkwara: “Olee otú anyị si mee ka ị ghara ịdị nsọ?”’ “‘Ọ bụ site n’unu ịsị: “Tebụl+ Jehova bụ ihe e kwesịrị ileda anya.”+