1 Samuel 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mmehie nke ndị ahụ na-eje ozi wee dị nnọọ ukwuu n’ihu Jehova;+ n’ihi na ndị ikom ahụ na-elelị àjà a na-achụrụ Jehova.+
17 Mmehie nke ndị ahụ na-eje ozi wee dị nnọọ ukwuu n’ihu Jehova;+ n’ihi na ndị ikom ahụ na-elelị àjà a na-achụrụ Jehova.+