Ezikiel 44:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ‘Ọ bụ ha ga na-abata n’ebe nsọ m,+ ọ bụkwa ha ga-abịa n’ebe tebụl mụ dị na-ejere m ozi.+ Ha ga na-arụkwa ọrụ e kwesịrị ịrụrụ m.+ Malakaị 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Ọ bụ site n’iweta achịcha rụrụ arụ n’ebe ịchụàjà m.’+ “‘Unu sịkwara: “Olee otú anyị si mee ka ị ghara ịdị nsọ?”’ “‘Ọ bụ site n’unu ịsị: “Tebụl+ Jehova bụ ihe e kwesịrị ileda anya.”+
16 ‘Ọ bụ ha ga na-abata n’ebe nsọ m,+ ọ bụkwa ha ga-abịa n’ebe tebụl mụ dị na-ejere m ozi.+ Ha ga na-arụkwa ọrụ e kwesịrị ịrụrụ m.+
7 “‘Ọ bụ site n’iweta achịcha rụrụ arụ n’ebe ịchụàjà m.’+ “‘Unu sịkwara: “Olee otú anyị si mee ka ị ghara ịdị nsọ?”’ “‘Ọ bụ site n’unu ịsị: “Tebụl+ Jehova bụ ihe e kwesịrị ileda anya.”+