Ezikiel 41:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ebe ịchụàjà e ji osisi rụọ nke dị kubit atọ n’ịdị elu, ogologo ya dịkwa kubit abụọ, o nwekwara ogidi isi nkuku.+ E ji osisi rụọ ogologo ya nakwa ahụ́ ya. O wee sị m: “Ihe a bụ tebụl nke dị n’ihu Jehova.”+ Malakaị 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Ọ bụ site n’iweta achịcha rụrụ arụ n’ebe ịchụàjà m.’+ “‘Unu sịkwara: “Olee otú anyị si mee ka ị ghara ịdị nsọ?”’ “‘Ọ bụ site n’unu ịsị: “Tebụl+ Jehova bụ ihe e kwesịrị ileda anya.”+
22 ebe ịchụàjà e ji osisi rụọ nke dị kubit atọ n’ịdị elu, ogologo ya dịkwa kubit abụọ, o nwekwara ogidi isi nkuku.+ E ji osisi rụọ ogologo ya nakwa ahụ́ ya. O wee sị m: “Ihe a bụ tebụl nke dị n’ihu Jehova.”+
7 “‘Ọ bụ site n’iweta achịcha rụrụ arụ n’ebe ịchụàjà m.’+ “‘Unu sịkwara: “Olee otú anyị si mee ka ị ghara ịdị nsọ?”’ “‘Ọ bụ site n’unu ịsị: “Tebụl+ Jehova bụ ihe e kwesịrị ileda anya.”+