25 Unu achụla nke ọ bụla n’ime ihe ndị a niile nke onye mba ọzọ wetara n’àjà ka ọ bụrụ ihe oriri Chineke unu, n’ihi na ha rụrụ arụ. Ha nwere nkwarụ.+ A gaghị anara ha nke ọma+ n’aka unu.’”
28 na-eti mkpu, sị: “Ndị Izrel, bịanụ nye aka! Onye a bụ nwoke ahụ nke na-akụziri ndị nọ n’ebe niile ihe ka ha na-emegide+ ndị ala anyị na Iwu ahụ, na-emegidekwa ebe a, nke ka nke, ọ kpọbatara ọbụna ndị Grik n’ime ụlọ nsọ, o merụwokwa ebe nsọ a.”+