Levitikọs 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Otú ọ dị, ọ bụrụ na e rie anụ àjà udo ya n’ụbọchị nke atọ, a gaghị anabata onye wetara àjà ahụ nke ọma.+ A gaghị agụnyere ya nke a.+ Ọ ga-aghọ ihe rụrụ arụ, mkpụrụ obi nke riri ụfọdụ n’ime ya ga-aza ajụjụ maka njehie ya.+ Levitikọs 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, ọ bụrụ na e rie ya n’ụbọchị nke atọ, ọ bụ ihe rụrụ arụ.+ A gaghị anabata ya nke ọma.+
18 Otú ọ dị, ọ bụrụ na e rie anụ àjà udo ya n’ụbọchị nke atọ, a gaghị anabata onye wetara àjà ahụ nke ọma.+ A gaghị agụnyere ya nke a.+ Ọ ga-aghọ ihe rụrụ arụ, mkpụrụ obi nke riri ụfọdụ n’ime ya ga-aza ajụjụ maka njehie ya.+