Diuterọnọmi 30:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka obi unu na obi ụmụ unu dị ọcha,*+ ka unu wee jiri obi unu niile na mkpụrụ obi* unu niile hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya, unu adịkwa ndụ.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:6 Ụlọ Nche,6/1/2007, p. 13
6 Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka obi unu na obi ụmụ unu dị ọcha,*+ ka unu wee jiri obi unu niile na mkpụrụ obi* unu niile hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya, unu adịkwa ndụ.+