Diuterọnọmi 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova bụ́ Chineke gị ga-ebikwa obi+ gị na obi ụmụ gị úgwù,+ ka i wee jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya maka ndụ gị.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:6 Ụlọ Nche,6/1/2007, p. 13
6 Jehova bụ́ Chineke gị ga-ebikwa obi+ gị na obi ụmụ gị úgwù,+ ka i wee jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya maka ndụ gị.+