Levitikọs 26:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 mgbe ahụ, aghaghị m iji ọnụma m jee ije megide unu,+ ee, mụ onwe m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+ Abụ Ákwá 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova awụpụwo ọnụma ya dum.+ Ọ wụpụwo iwe ya dị ọkụ.+O sunyewokwa Zayọn ọkụ, bụ́ nke na-erechapụ ntọala ya.+
28 mgbe ahụ, aghaghị m iji ọnụma m jee ije megide unu,+ ee, mụ onwe m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+
11 Jehova awụpụwo ọnụma ya dum.+ Ọ wụpụwo iwe ya dị ọkụ.+O sunyewokwa Zayọn ọkụ, bụ́ nke na-erechapụ ntọala ya.+