Levitikọs 26:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Ọ bụrụ na unu egeghị m ntị n’agbanyeghị ihe ndị a, m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+ Levitikọs 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eje ije imegide m ma ghara ịchọ ige m ntị, aghaghị m itikwu unu ihe okpukpu asaa, dị ka mmehie unu si dị.+
18 “‘Ọ bụrụ na unu egeghị m ntị n’agbanyeghị ihe ndị a, m ga-apịa unu ihe okpukpu asaa maka mmehie unu.+
21 “‘Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eje ije imegide m ma ghara ịchọ ige m ntị, aghaghị m itikwu unu ihe okpukpu asaa, dị ka mmehie unu si dị.+