Aịzaya 59:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ ga-akwụ ndị mmadụ ụgwọ dị ka omume ha si dị.+ Ndị na-emegide ya ga-enweta ọnụma, ndị iro ya ga-enweta mmeso kwesịrị ha.+ Ọ ga-akwụ agwaetiti niile ụgwọ kwesịrị ha.+ Jeremaya 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mụ onwe m ga-eji aka a gbatịrị agbatị na ogwe aka dị ike na iwe na ọnụma na oké iwe+ buso unu agha.+
18 Ọ ga-akwụ ndị mmadụ ụgwọ dị ka omume ha si dị.+ Ndị na-emegide ya ga-enweta ọnụma, ndị iro ya ga-enweta mmeso kwesịrị ha.+ Ọ ga-akwụ agwaetiti niile ụgwọ kwesịrị ha.+
5 Mụ onwe m ga-eji aka a gbatịrị agbatị na ogwe aka dị ike na iwe na ọnụma na oké iwe+ buso unu agha.+