Aịzaya 63:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ha nupụrụ isi,+ meekwa ihe wutere mmụọ nsọ ya.+ O wee ghọọrọ ha onye iro.+ O busoro ha agha.+ Abụ Ákwá 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova adịwo ka onye iro.+ O lodawo Izrel.+O lodawo ụlọ elu ya niile;+ o bibiwo ebe ya niile e wusiri ike.+O mekwara ka e nwee oké iru uju na ịkwa ákwá arịrị n’ime ada bụ́ Juda.+
5 Jehova adịwo ka onye iro.+ O lodawo Izrel.+O lodawo ụlọ elu ya niile;+ o bibiwo ebe ya niile e wusiri ike.+O mekwara ka e nwee oké iru uju na ịkwa ákwá arịrị n’ime ada bụ́ Juda.+