Abụ Ọma 78:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Lee ugboro ole ha nupụụrụ ya isi n’ala ịkpa,+Kpasuokwa ya iwe n’ọzara!+ Ọrụ Ndịozi 7:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+ Ndị Efesọs 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Unu adịkwala na-eme ka mmụọ nsọ Chineke nwee mwute,+ bụ́ nke e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta tọhapụ unu.+
51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+
30 Unu adịkwala na-eme ka mmụọ nsọ Chineke nwee mwute,+ bụ́ nke e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta tọhapụ unu.+