Diuterọnọmi 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Cheta: Echefula otú i si kpasuo Jehova bụ́ Chineke gị iwe n’ala ịkpa.+ Malite n’ụbọchị i si n’ala Ijipt pụọ ruo mgbe unu bịarutere ebe a, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya.+
7 “Cheta: Echefula otú i si kpasuo Jehova bụ́ Chineke gị iwe n’ala ịkpa.+ Malite n’ụbọchị i si n’ala Ijipt pụọ ruo mgbe unu bịarutere ebe a, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya.+