Jeremaya 9:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 ya bụ, ndị Ijipt,+ ndị Juda,+ ndị Ịdọm,+ ndị Amọn,+ ndị Moab,+ na ndị niile na-akpụ ajị ndị dị n’akụkụ ntị ha abụọ, bụ́ ndị bi n’ala ịkpa.+ N’ihi na mba ndị a niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ndị Izrel niile bụkwa ndị a na-ebighị úgwù n’obi.”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:26 Ụlọ Nche,3/15/2013, p. 9-10
26 ya bụ, ndị Ijipt,+ ndị Juda,+ ndị Ịdọm,+ ndị Amọn,+ ndị Moab,+ na ndị niile na-akpụ ajị ndị dị n’akụkụ ntị ha abụọ, bụ́ ndị bi n’ala ịkpa.+ N’ihi na mba ndị a niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ndị Izrel niile bụkwa ndị a na-ebighị úgwù n’obi.”+