Jeremaya 49:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Jehova kwuru gbasara ndị Amọn,+ sị: “Ọ̀ bụ na Izrel amụghị ụmụ? Ka ọ̀ bụ na o nweghị onye ga-eketa ihe ya? Gịnị mere Malkam+ ji weghara ala Gad?+ Gịnịkwa mere ndị na-efe ya ji biri n’obodo ndị dị n’Izrel?” Ezikiel 25:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nwa nke mmadụ, chee ndị Amọn ihu+ ma buo amụma ihe a ga-eme ha.+
49 Jehova kwuru gbasara ndị Amọn,+ sị: “Ọ̀ bụ na Izrel amụghị ụmụ? Ka ọ̀ bụ na o nweghị onye ga-eketa ihe ya? Gịnị mere Malkam+ ji weghara ala Gad?+ Gịnịkwa mere ndị na-efe ya ji biri n’obodo ndị dị n’Izrel?”