Jenesis 19:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Lọt wee tụwa ụmụ ya abụọ ime. Jenesis 19:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Nke obere mụkwara nwa nwoke wee gụọ ya Ben-amị. Ọ bụ ya bụ nna ndị Amọn+ ndị nọ taa. Diuterọnọmi 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe unu ga-erute n’ebe ndị Amọn bi, unu alụsola ha ọgụ, unu akpasukwala ha iwe n’ihi na agaghị m enye unu ala ọ bụla n’ala ndị Amọn ka ọ bụrụ nke unu, n’ihi na enyela m ya ụmụ Lọt ka ọ bụrụ nke ha.+ 2 Ihe E Mere 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ka oge na-aga, ndị Moab,+ ndị Amọn,+ na ụfọdụ ndị Amọnim* bịara ịlụso Jehoshafat agha.
19 Mgbe unu ga-erute n’ebe ndị Amọn bi, unu alụsola ha ọgụ, unu akpasukwala ha iwe n’ihi na agaghị m enye unu ala ọ bụla n’ala ndị Amọn ka ọ bụrụ nke unu, n’ihi na enyela m ya ụmụ Lọt ka ọ bụrụ nke ha.+